BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
NA EME UGBU A, Ndị ụka 'Chosen' ise anwụọla n'ihe mberede okporoụzọ n'Imo steeti
Ụlọikpe enyela Ganduje iwu ka ọ nọ n'ụsọ dịka onyeisioche otu APC
Ebonyi Traders: 'Gọọmentị kụkpọrọ ọdọahịa anyị na-agwaghị anyị agwa'
Ndịahịa na ndị nwe ụlọ Gọọmentị Ebonyi steeti kụkpọrọ ụlọ ha etiela mkpu ka e tie ha aka n'obi.
Vidio, Ihe ndị ị ga-eme naịra nwereike itinye gị na ngaDuration, 1,05
Nke a bụ iji kọwaara ụmụafọ Naịjirịa mkpa ọ dị idebe akwụkwọ ego Naịra ọcha oge niile, ụzọ dị iche iche a pụrụ isi metọọ akwụkwọ ego Naịra nakwa ntaramaahụhụ dịịrị onye ọbụla metọrọ akwụkwọ ego Naịra dịka ọ dị n’iwu Naịjirịa.
Vidio, Nwaanyị Nnewi: Etu nne m ochie siri kpalite m ime ‘skit’Duration, 3,17
Nwaanyị Nnewi bụ nwata nwaanyị na-eme ndị mmadụ obiụtọ. Chọpụta ihe e ji akpọ ya 'Drama queen' ebe a.
Kọwaara m isi akụkọ
Chris Oyakhilome: Ụkọchukwu Naịjiria na-ebu agha megide ọgwụ mgbochi ọrịa ịba
Pastọ Chris Oyakhilome na-akato mmeputa na nkesa ọgwụ mgbochi ịba ọrịa n'Afrịka
Lee ihe mere ọnụahịa ji arị elu ebe dọla na-ada
N'izuụka ole ma ole gara aga ka dọla na-ada mana ọnụahịa nri esoghi ya ada. Lee nkọwa ya ebe a.
Cubana Chief-Priest : EFCC hapụrụ ndị ọchịchị na-ebu ego na-achụgharị ndị nkịtị na-abọ ego- Charly Boy
Ụlọikpe gwara ya jiri nde naịra iri gbapụta onwe ya dịka o kwuru na aka ya dị ọcha n'ebubo e boro ya.
Nnamdi Kanu ekwughị na ọ gaghị apụta maka ikpe ya maọbụrụ na e meghị ihe ọ chọrọ- Ejimakor
Ikpe onye ndu otu Ipob bụ Nnamdi Kanu na-aga n'ihu taa dịka anaghara ya ohere ịpụta n'aka ndị DSS.
Ndịagha Russia ole ka e gbuorola na Ukraine?
Nchọpụta BBC mere gosiri na ihe karịrị ndịagha Rọshịa 50,000 atụnyela isi ha n'agha Yukren.
Ihe anyị ma maka onye nlekọta Damgrete Hotel ndịagha gburu n’Umuahia
Gọọmentị Abia Steeti, ndị uweojii na ndịagha ekwuola na ha ga-eme nyocha banyere ọnwụ ndị a mere n'ụlọoriri Damgrete dị n'Umuahia.
Israel-Gaza war: Agha a o metụtara ndị ụka Alakụba na Jerusalem?
Enweghị ihe dịka obiụtọ,” ya ka Ilham kwuru. “Anyị achọbeghị ụlọ anyị mma, anyị enweghị ndị ọbịa. Ihe fọdụrụ bụ naanị ihe mmụọ na ụmụ ngwa eji eme emume Ramadan.